Christine Ayo Achen

Christine Ayo Achen
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1983 Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie

Christine Ayo Achen nke a makwaara dị ka Achen Christine Ayo (amụrụ na 7 Julaị, na afọ 1983) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nchịkwa nke Uganda.[1] Ọ bụ nwanyị nnọchi anya distrikti nke Alebtong na 10th parliament nke Uganda.[2] Ọ nwere njikọ na National Resistance Movement na-achịkwa otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1] Ọ bụkwa onye na-achọ ịbụ onye omeiwu nwanyị maka afọ 2021-2026 na Alebtong.[3]

  1. 1.0 1.1 ACHEN CHRISTINE AYO (en-US). NRM – NETTECH RELIABLE MEDIA. Archived from the original on 3 August 2021. Retrieved on 29 March 2021.
  2. Achen Christine Ayo vs Abongo O. Elizabeth Election Petition Appeal No. 0058 of 2016 – Election Petition Appeal No. 0058 of 2016 – Uganda Online Law Library. ugandalawlibrary.net. Archived from the original on 17 October 2022. Retrieved on 29 March 2021.
  3. CHRISTINE ACHEN AYO, Aspiring Woman MP 2021–2026, ALEBTONG (en). www.ugandadecides.com. Retrieved on 29 March 2021.

Developed by StudentB